1 Ndị Eze 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ehab baziri n’ụlọ ya. Ma obi adịghị ya mma, ihu ya gbarụkwara agbarụ n’ihi ihe Nebọt onye Jezril gwara ya. Ọ gwara ya, sị: “Agaghị m enye gị ihe m ketara n’aka nna nna m hà.” Ehab wee dinara n’àkwà* ya, chee ihu n’ahụ́ ụlọ, jụkwa iri nri.
4 Ehab baziri n’ụlọ ya. Ma obi adịghị ya mma, ihu ya gbarụkwara agbarụ n’ihi ihe Nebọt onye Jezril gwara ya. Ọ gwara ya, sị: “Agaghị m enye gị ihe m ketara n’aka nna nna m hà.” Ehab wee dinara n’àkwà* ya, chee ihu n’ahụ́ ụlọ, jụkwa iri nri.