1 Ndị Eze 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jezibel nwunye ya asị ya: “Ọ́ bụghị gịnwa na-achị Izrel? Bilie rie nri, ka obi bụrụkwa gị sọ aṅụrị. M ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+
7 Jezibel nwunye ya asị ya: “Ọ́ bụghị gịnwa na-achị Izrel? Bilie rie nri, ka obi bụrụkwa gị sọ aṅụrị. M ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+