1 Ndị Eze 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O deziri akwụkwọ ozi n’aha Ehab, jirikwa ihe eze ji aka ihe akara kaa ha akara,+ ma zigara ha ndị okenye+ na ndị a ma ama bi n’obodo Nebọt hà.
8 O deziri akwụkwọ ozi n’aha Ehab, jirikwa ihe eze ji aka ihe akara kaa ha akara,+ ma zigara ha ndị okenye+ na ndị a ma ama bi n’obodo Nebọt hà.