13 N’ụbọchị ahụ, ụmụ nwoke abụọ ndị na-abaghị uru batara ma nọrọ ọdụ n’ihu ya. Ha malitekwara ibo ya ebubo n’ihu ndị nọ ebe ahụ. Ha sịrị: “Nebọt bụrụ Chineke na eze ọnụ!”+ Mgbe ha kwuchara ihe a, a kpọpụtara Nebọt n’azụ obodo ahụ ma jiri nkume tụgbuo ya.+