1 Ndị Eze 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Gwa ya, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọ̀ kwa i gbuola mmadụ,+ wegharakwa ala ya?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “N’ebe ahụ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara nke gị.”’”+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:19 Ụlọ Nche,2/1/2014, p. 15
19 Gwa ya, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọ̀ kwa i gbuola mmadụ,+ wegharakwa ala ya?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “N’ebe ahụ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara nke gị.”’”+