1 Ndị Eze 21:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Onye ezinụlọ Ehab ọ bụla nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-eri ozu ya. Onye nke nwụrụ n’ọhịa, nnụnụ ga-eri ozu ya.+
24 Onye ezinụlọ Ehab ọ bụla nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-eri ozu ya. Onye nke nwụrụ n’ọhịa, nnụnụ ga-eri ozu ya.+