1 Ndị Eze 21:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ọ̀ kwa ị hụrụ otú Ehab si weda onwe ya ala n’ihi m?+ Ebe ọ bụ na o wedara onwe ya ala n’ihi m, agaghị m eme ka ọdachi ahụ dakwasị ezinụlọ ya n’oge ọ nọ ndụ. M ga-eme ka ọdachi ahụ dakwasị ezinụlọ ya ma nwa ya chịwa.”+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:29 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2021, p. 3 Ụlọ Nche,2/1/2014, p. 15
29 “Ọ̀ kwa ị hụrụ otú Ehab si weda onwe ya ala n’ihi m?+ Ebe ọ bụ na o wedara onwe ya ala n’ihi m, agaghị m eme ka ọdachi ahụ dakwasị ezinụlọ ya n’oge ọ nọ ndụ. M ga-eme ka ọdachi ahụ dakwasị ezinụlọ ya ma nwa ya chịwa.”+