-
1 Ndị Eze 22:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Eze Izrel wee kpọkọọ ihe dị ka narị ndị amụma anọ (400), jụọ ha, sị: “Ọ̀ bụ m gaa lụso Remọt-gilied agha, ka ọ̀ bụ mụ agala?” Ha asị ya: “Gawa, Jehova ga-enyefekwa ya n’aka eze.”
-