1 Ndị Eze 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma Jehoshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova ebe a? Ka anyị si n’aka ya jụọkwa Chineke ase.”+
7 Ma Jehoshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova ebe a? Ka anyị si n’aka ya jụọkwa Chineke ase.”+