8 Eze Izrel asị Jehoshafat: “A ka nwere otu nwoke anyị ga-esi n’aka ya jụọ Jehova ase.+ Ma akpọrọ m ya asị,+ n’ihi na o nweghị mgbe ọ na-eburu m amụma ihe ọma. Naanị ihe ọ na-eburu m bụ amụma ihe ọjọọ.+ Ọ bụ Mịkaya nwa Imla.” Ma, Jehoshafat sịrị ya: “Eze, ekwula otú ahụ.”