1 Ndị Eze 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye ahụ gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Ndị amụma niile na-agwa eze ihe dị mma. Biko, gwa ya ihe dị mma, ka ihe ị ga-agwa ya na nke hanwa gwara ya bụrụ otu.”+
13 Onye ahụ gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Ndị amụma niile na-agwa eze ihe dị mma. Biko, gwa ya ihe dị mma, ka ihe ị ga-agwa ya na nke hanwa gwara ya bụrụ otu.”+