-
1 Ndị Eze 22:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ọ bịakwuteziri eze, eze asị ya: “Mịkaya, ọ̀ bụ anyị gaa lụso Remọt-gilied agha, ka ọ̀ bụ anyị agala?” Mịkaya asị ya ozugbo ahụ: “Gaanụ, unu ga-emeri. Jehova ga-enyefekwa ya n’aka eze.”
-