1 Ndị Eze 22:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ya asịzie ya: “M na-ahụ ka a chụsasịrị ndị Izrel niile n’ugwu,+ dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha. Jehova asị: ‘O nweghị ndị nwe ndị a. Ka onye ọ bụla n’ime ha laghachi n’ụlọ ya n’udo.’”
17 Ya asịzie ya: “M na-ahụ ka a chụsasịrị ndị Izrel niile n’ugwu,+ dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha. Jehova asị: ‘O nweghị ndị nwe ndị a. Ka onye ọ bụla n’ime ha laghachi n’ụlọ ya n’udo.’”