1 Ndị Eze 22:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ya asị, ‘M ga-aga mee ka ndị amụma ya niile ghaara ya ụgha.’+ Chineke asị ya, ‘Ị ga-arafu ya, ije gị ga-enwekwa isi. Gaa rafuo ya.’
22 Ya asị, ‘M ga-aga mee ka ndị amụma ya niile ghaara ya ụgha.’+ Chineke asị ya, ‘Ị ga-arafu ya, ije gị ga-enwekwa isi. Gaa rafuo ya.’