1 Ndị Eze 22:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ugbu a, Jehova emeela ka ndị amụma gị ndị a niile ghaara gị ụgha.+ Ma, nke bụ́ eziokwu bụ na Jehova ekpebiela na ihe ọjọọ ga-eme gị.”+
23 Ugbu a, Jehova emeela ka ndị amụma gị ndị a niile ghaara gị ụgha.+ Ma, nke bụ́ eziokwu bụ na Jehova ekpebiela na ihe ọjọọ ga-eme gị.”+