1 Ndị Eze 22:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo Mịkaya nso ma maa ya ụra, sị ya: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+
24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo Mịkaya nso ma maa ya ụra, sị ya: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+