1 Ndị Eze 22:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma Mịkaya sịrị: “Ị lọta n’udo, mara na Jehova agwaghị m okwu.”+ O kwukwara, sị: “Unu niile, burunụ ihe a m kwuru n’obi.”
28 Ma Mịkaya sịrị: “Ị lọta n’udo, mara na Jehova agwaghị m okwu.”+ O kwukwara, sị: “Unu niile, burunụ ihe a m kwuru n’obi.”