1 Ndị Eze 22:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma, eze Siria gwara ndị isi iri atọ na abụọ na-agba ụgbọ ịnyịnya ya,+ sị: “Unu alụsola onye ọ bụla ọgụ, ma onye ukwu ma onye nta, ma e wezụga eze Izrel.”
31 Ma, eze Siria gwara ndị isi iri atọ na abụọ na-agba ụgbọ ịnyịnya ya,+ sị: “Unu alụsola onye ọ bụla ọgụ, ma onye ukwu ma onye nta, ma e wezụga eze Izrel.”