1 Ndị Eze 22:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Agha ahụ bịara sie ezigbo ike n’ụbọchị ahụ, nke na a kwụwara eze ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ. Ọbara nke si n’ebe e merụrụ ya ahụ́ na-agbapụta nọ na-awụsa n’ime ụgbọ ịnyịnya agha ahụ. Ma, ọ nwụrụ ná mgbede ụbọchị ahụ.+
35 Agha ahụ bịara sie ezigbo ike n’ụbọchị ahụ, nke na a kwụwara eze ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ. Ọbara nke si n’ebe e merụrụ ya ahụ́ na-agbapụta nọ na-awụsa n’ime ụgbọ ịnyịnya agha ahụ. Ma, ọ nwụrụ ná mgbede ụbọchị ahụ.+