1 Ndị Eze 22:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ná mgbede ahụ, a malitere iti mkpu ebe niile ndị agha Izrel mara ụlọikwuu, sị: “Onye ọ bụla laa n’obodo ya! Onye ọ bụla laakwa n’ala ya!”+
36 Ná mgbede ahụ, a malitere iti mkpu ebe niile ndị agha Izrel mara ụlọikwuu, sị: “Onye ọ bụla laa n’obodo ya! Onye ọ bụla laakwa n’ala ya!”+