1 Ndị Eze 22:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Ehab, ihe niile o mere na ụlọ* o ji ọdụ́ rụọ+ nakwa obodo niile ọ rụsiri ike, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:39 Ụlọ Nche,11/1/1990, p. 16-17
39 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Ehab, ihe niile o mere na ụlọ* o ji ọdụ́ rụọ+ nakwa obodo niile ọ rụsiri ike, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel.