1 Ndị Eze 22:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Jehoshafat nọkwa na-akpa àgwà ka Esa+ nna ya. Ọ hapụghị ịna-eme ka ya. O mekwara ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ma, o bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà, na-esukwa àjà ọkụ n’ebe ndị dị elu.+
43 Jehoshafat nọkwa na-akpa àgwà ka Esa+ nna ya. Ọ hapụghị ịna-eme ka ya. O mekwara ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ma, o bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà, na-esukwa àjà ọkụ n’ebe ndị dị elu.+