1 Ndị Eze 22:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Jehoshafat mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ,+ e lie ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid bụ́ nna nna ya. Jehoram nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.
50 Jehoshafat mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ,+ e lie ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid bụ́ nna nna ya. Jehoram nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.