1 Ndị Eze 22:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, na-akpakwa àgwà ka nne ya+ na nna ya+ nakwa ka Jeroboam nwa Nibat, onye mere ka ndị Izrel mehie.+
52 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, na-akpakwa àgwà ka nne ya+ na nna ya+ nakwa ka Jeroboam nwa Nibat, onye mere ka ndị Izrel mehie.+