2 Ndị Eze 17:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, Jehova wesara ndị Izrel ezigbo iwe, nke mere na ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+ O nweghị ebo ọ bụla ọ hapụrụ n’Izrel ma e wezụga ebo Juda.
18 N’ihi ya, Jehova wesara ndị Izrel ezigbo iwe, nke mere na ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+ O nweghị ebo ọ bụla ọ hapụrụ n’Izrel ma e wezụga ebo Juda.