2 Ndị Eze 17:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 O mere ka a gharazie inwe ihe jikọrọ ndị Izrel na ezinụlọ Devid. Ndị Izrel chikwara Jeroboam nwa Nibat eze.+ Ma, Jeroboam mere ka ndị Izrel kwụsị iso Jehova, meekwa ka ha mee nnukwu mmehie.
21 O mere ka a gharazie inwe ihe jikọrọ ndị Izrel na ezinụlọ Devid. Ndị Izrel chikwara Jeroboam nwa Nibat eze.+ Ma, Jeroboam mere ka ndị Izrel kwụsị iso Jehova, meekwa ka ha mee nnukwu mmehie.