2 Ndị Eze 17:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 ruo mgbe Jehova chụpụrụ ndị Izrel n’ihu ya, otú o si n’ọnụ ndị amụma, bụ́ ndị ohu ya, kwuo.+ E sikwa n’Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria,+ ebe ha nọ ruo taa.
23 ruo mgbe Jehova chụpụrụ ndị Izrel n’ihu ya, otú o si n’ọnụ ndị amụma, bụ́ ndị ohu ya, kwuo.+ E sikwa n’Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria,+ ebe ha nọ ruo taa.