2 Ndị Eze 17:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe ha malitere ibi ebe ahụ, ha atụghị egwu* Jehova. N’ihi ya, Jehova mere ka ọdụm gaa dọgbuo ụfọdụ n’ime ha.+
25 Mgbe ha malitere ibi ebe ahụ, ha atụghị egwu* Jehova. N’ihi ya, Jehova mere ka ọdụm gaa dọgbuo ụfọdụ n’ime ha.+