26 A kọọrọ eze Asiria, sị: “Mba ndị ahụ ị dọọrọ n’agha ma mee ka ha biri n’obodo ndị dị na Sameria amaghị Chi ndị obodo ahụ na okpukpe ha. Ebe ọ bụkwa na e nweghị onye n’ime ha ma Chi ndị obodo ahụ na okpukpe ha, Chi ndị obodo ahụ mere ka ọdụm na-abịa adọgbu ha.”