2 Ndị Eze 17:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Mgbe ha na Jehova gbara ndụ,+ o nyere ha iwu, sị: “Unu atụla egwu chi ọ bụla ọzọ. Unu akpọrọla ya isiala, unu efela ya ofufe, unu achụkwarala ya àjà.+
35 Mgbe ha na Jehova gbara ndụ,+ o nyere ha iwu, sị: “Unu atụla egwu chi ọ bụla ọzọ. Unu akpọrọla ya isiala, unu efela ya ofufe, unu achụkwarala ya àjà.+