2 Ndị Eze 18:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ ya wepụrụ ebe ndị dị elu,+ kụrisịa ogidi arụsị, gbutusịakwa ogwe osisi arụsị.*+ Ọ kụrisịkwara agwọ ọla kọpa Mosis kpụrụ,+ n’ihi na tupu mgbe ahụ, ndị Izrel nọ na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ. Ha nọkwa na-akpọ ya arụsị agwọ ọla kọpa.*
4 Ọ bụ ya wepụrụ ebe ndị dị elu,+ kụrisịa ogidi arụsị, gbutusịakwa ogwe osisi arụsị.*+ Ọ kụrisịkwara agwọ ọla kọpa Mosis kpụrụ,+ n’ihi na tupu mgbe ahụ, ndị Izrel nọ na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ. Ha nọkwa na-akpọ ya arụsị agwọ ọla kọpa.*