2 Ndị Eze 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Asiria weghakwaara ya+ mgbe ọ fọrọ obere ka o ruo afọ atọ ha nọchibidoro ya. Ọ bụ n’afọ nke isii n’ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia eze Izrel, ka ha weghaara Sameria.
10 Ndị Asiria weghakwaara ya+ mgbe ọ fọrọ obere ka o ruo afọ atọ ha nọchibidoro ya. Ọ bụ n’afọ nke isii n’ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia eze Izrel, ka ha weghaara Sameria.