2 Ndị Eze 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’afọ nke iri na anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib eze Asiria+ bịara ịlụso obodo niile a rụsiri ike na Juda agha ka o weghara ha.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:13 Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 14-15 Ụlọ Nche,6/1/1993, p. 5-6
13 N’afọ nke iri na anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib eze Asiria+ bịara ịlụso obodo niile a rụsiri ike na Juda agha ka o weghara ha.+