2 Ndị Eze 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ha ziri ozi ka a kpọọrọ ha eze, Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ* eze, Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ, na Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, gakwuuru ha.
18 Mgbe ha ziri ozi ka a kpọọrọ ha eze, Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ* eze, Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ, na Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, gakwuuru ha.