22 Ọ bụrụkwanụ na unu asị m na unu tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke unu obi,+ ọ́ bụghị ya bụ onye Hezekaya wepụrụ ebe ndị dị elu a rụụrụ ya nakwa ebe ịchụàjà ya,+ ma gwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị, ‘N’ihu ebe ịchụàjà nke a dị na Jeruselem ka unu ga na-akpọ isiala’?”’+