2 Ndị Eze 18:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Eze kwuru, sị: ‘Unu ekwela ka Hezekaya duhie unu, n’ihi na ọ gaghị anapụtali unu n’aka m.+