32 ruo mgbe m ga-abịa kpọrọ unu laa n’ala dị ka ala unu.+ Ọka, mmanya ọhụrụ, achịcha, ubi vaịn, osisi oliv, na mmanụ aṅụ juru n’ala ahụ. Unu ga-adịrịkwa ndụ na-aga, unu agaghịkwa anwụ. Unu egekwala Hezekaya ntị, n’ihi na ọ na-arafu unu, na-asị, ‘Jehova ga-anapụta anyị.’