2 Ndị Eze 18:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Olee ebe chi niile ndị Hemat+ na ndị Apad na-efe nọ? Olee ebe chi niile ndị Sefaveyim,+ ndị Hina, na ndị Iva na-efe nọ? Hà napụtara Sameria n’aka m?+
34 Olee ebe chi niile ndị Hemat+ na ndị Apad na-efe nọ? Olee ebe chi niile ndị Sefaveyim,+ ndị Hina, na ndị Iva na-efe nọ? Hà napụtara Sameria n’aka m?+