2 Ndị Eze 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ha garuru, ha sịrị ya: “Hezekaya sịrị anyị gwa gị, sị, ‘Taa bụ ụbọchị nsogbu na nke ịba mba* nakwa nke imenye ihere, n’ihi na anyị dị ka nwaanyị ime na-eme, nke ike ịmụpụta nwa na-adịghị.+
3 Mgbe ha garuru, ha sịrị ya: “Hezekaya sịrị anyị gwa gị, sị, ‘Taa bụ ụbọchị nsogbu na nke ịba mba* nakwa nke imenye ihere, n’ihi na anyị dị ka nwaanyị ime na-eme, nke ike ịmụpụta nwa na-adịghị.+