4 O nwere ike bụrụ na Jehova bụ́ Chineke gị nụrụ ihe niile Rabshake kwuru, onye eze Asiria onyenwe ya ziri ka ọ bịa kwaa Chineke dị ndụ emo.+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-atakwa ya ahụhụ maka ihe ndị ahụ ọ nụrụ. N’ihi ya, kpeere anyịnwa fọrọ n’obodo a ekpere.’”+