2 Ndị Eze 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-eme ka otu ihe gbata ya n’obi.* Ọ ga-anụkwa otu akụkọ ga-eme ka ọ laghachi n’obodo ya. M ga-eme ka e jiri mma agha gbuo ya ebe ahụ.”’”+
7 M ga-eme ka otu ihe gbata ya n’obi.* Ọ ga-anụkwa otu akụkọ ga-eme ka ọ laghachi n’obodo ya. M ga-eme ka e jiri mma agha gbuo ya ebe ahụ.”’”+