2 Ndị Eze 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe Rabshake nụrụ na eze Asiria esila na Lekish+ pụọ, ọ laghachiri ma hụ ka ọ na-alụso ndị Libna agha.+
8 Mgbe Rabshake nụrụ na eze Asiria esila na Lekish+ pụọ, ọ laghachiri ma hụ ka ọ na-alụso ndị Libna agha.+