2 Ndị Eze 19:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Gwanụ Hezekaya eze Juda, sị, ‘Ekwela ka Chineke gị, onye ị tụkwasịrị obi, duhie gị, na-asị: “A gaghị enyefe Jeruselem n’aka eze Asiria.”+
10 “Gwanụ Hezekaya eze Juda, sị, ‘Ekwela ka Chineke gị, onye ị tụkwasịrị obi, duhie gị, na-asị: “A gaghị enyefe Jeruselem n’aka eze Asiria.”+