2 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Hezekaya malitekwara ikpe ekpere+ gwa Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob,+ naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile dị n’ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.
15 Hezekaya malitekwara ikpe ekpere+ gwa Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob,+ naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile dị n’ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.