2 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ ihe a.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ ihe a, nụrụkwa ihe Senakerib ziri ndị mmadụ ka ha kwuo iji kwaa Chineke dị ndụ emo.
16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ ihe a.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ ihe a, nụrụkwa ihe Senakerib ziri ndị mmadụ ka ha kwuo iji kwaa Chineke dị ndụ emo.