2 Ndị Eze 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ha agbaakwala chi ha ọkụ n’ihi na ha abụghị ezigbo chi,+ kama ha bụ osisi na nkume, ọrụ aka mmadụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji nwee ike ibibi ha.
18 Ha agbaakwala chi ha ọkụ n’ihi na ha abụghị ezigbo chi,+ kama ha bụ osisi na nkume, ọrụ aka mmadụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji nwee ike ibibi ha.