2 Ndị Eze 19:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Aịzaya nwa Emọz wee zie ozi ka a gwa Hezekaya, sị: “Jehova, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Anụla m ihe ị rịọrọ m+ gbasara Senakerib eze Asiria.+
20 Aịzaya nwa Emọz wee zie ozi ka a gwa Hezekaya, sị: “Jehova, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Anụla m ihe ị rịọrọ m+ gbasara Senakerib eze Asiria.+