2 Ndị Eze 19:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị fọrọ ndụ+ ná ndị Juda ga-agbanye mgbọrọgwụ n’ala ka osisi, mịakwa mkpụrụ.