2 Ndị Eze 19:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi na ndị fọdụrụ ga-esi na Jeruselem pụta. Ndị fọrọ ndụ ga-esikwa n’Ugwu Zayọn pụta. Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji ịnụ ọkụ n’obi mee ihe a.+
31 N’ihi na ndị fọdụrụ ga-esi na Jeruselem pụta. Ndị fọrọ ndụ ga-esikwa n’Ugwu Zayọn pụta. Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji ịnụ ọkụ n’obi mee ihe a.+