2 Ndị Eze 19:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “‘N’ihi ya, Jehova kwuru gbasara eze Asiria,+ sị: “Ọ gaghị abata n’obodo a.+Ọ gaghịkwa agba otu akụ́ n’ime ya.Ọ gaghị eji ọta bịa lụso ya agha.Ọ gaghịkwa eji ájá rụọ mgbidi ga-agba obodo a gburugburu iji lụso ya agha.+
32 “‘N’ihi ya, Jehova kwuru gbasara eze Asiria,+ sị: “Ọ gaghị abata n’obodo a.+Ọ gaghịkwa agba otu akụ́ n’ime ya.Ọ gaghị eji ọta bịa lụso ya agha.Ọ gaghịkwa eji ájá rụọ mgbidi ga-agba obodo a gburugburu iji lụso ya agha.+